11 found for 'evening' in Igbo
Page 1 of 2
ùhúlúchí
ùhuluchi
Noun
1.evening; dusk
Example
A ga m abịa na uhuluchi
A ga m abịa na uhuluchi
I will come in the evening
Related Terms
sá ųsà
sa ụ̀sà
Active verb
1.desire something, especially edible, even though you are not hungry or in need of it
Example
Ọ na-asa ụsa mgbe niile.
Ọ na-asa ụsa mgbe niile.
He desires things, inappropriately, all the time.
Word Stem
márì àlà
marì àlà
Active verb
1.cultivate; till; break ground; break up the soil in preparation for planting, sowing or even construction
Example
A kpọrọ ngalaba dị iche iche nọ na mahadum.
A kpọrọ ngalaba dị iche iche nọ na mahadum.
Various departments/faculties in the university were invited.
Related Terms
Word Stem
ųsà
ụ̀sà
Noun
1.an inappropriate desire or craving for something; desire for something, especially food, even though you do not need it; gluttony
Example
Ọ bụ ụsa mere m ji bido iri nri a.
Ọ bụ ụsa mere m ji bido iri nri a.
It was inappropriate craving that made me begin to eat this food.
Related Term
ǹdúpų
ǹdupụ̀
Noun
1.link (website); the chain of words, letters, and even numbers that leads to a web page when clicked on
Example
Maka akụkọ ndị ọzọ, soro ndupụ a.
Maka akụkọ ndị ọzọ, soro ndupụ a.
For other stories, follow this link.
Related Term
Word Stems
tágídé
tagide
Active verb
1.clench; close or hold firmly, especially (with) the teeth or hand
2.pester; keep making request even though it might get annoying
Example
Anyị ga-atagide ya.
Anyị ga-atagide ya.
We will pester him.
Related Term
Word Stems
àkpïrï
àkpịrị̄
Noun
険
1.the passage at the back of the mouth; throat
2.the desire to eat something even though you are not hungry
Example
Akpịrị na-akpọ m nkụ.
Akpịrị na-akpọ m nkụ.
My throat is drying up (I am thirsty).
Related Terms
ábàlį
abàlị̀
Noun
曖
1.night; the period after evening when the day is dark
Example
Ekene bịara n'abalị.
Ekene bịara n'abalị.
Ekene came at night.
Related Terms
ǹdéèwó
ǹdeèwo
Interjection
喝
1.hello; hi; good afternoon; good evening
2.used casually to show appreciation
Example
Dee Chuka, ndeewo!
Dee Chuka, ndeewo!
Hello, Uncle Chuka!
Related Terms
éhìhìè
ehìhìè
Noun
乞
1.the part of the day between noon and evening; afternoon
Example
Ụmụ m na-arahụ ụra n'ehihie.
Ụmụ m na-arahụ ụra n'ehihie.
My children sleep in the afternoon.
Related Terms
Word Stem