3 found for 'entertainment' in Igbo
Page 1 of 1
òtíḿkpú
òtim̄kpū
Standard Igbo
CulturePerforming Arts
Noun
寍紀気
1.someone traditionally responsible for praising a prominent or revered person; someone who eulogizes another
2.fan (sports and entertainment); hype man; supporter
Example
Abụ m otimkpu gị.
Abụ m otimkpu gị.
I am your fan.
Related Terms
Word Stem
íhéńkírí
ihenkiri
Standard Igbo
Performing Arts
variations:
ihe nkiri
Noun
1.something for the purpose of viewing; entertainment
2.movie
Example
Ihenkiri ahụ amaka.
Ihenkiri ahụ amaka.
The movie is very interesting.
Related Terms
Word Stem
sìnìmá
sìnìma
Standard Igbo
Education
Noun
1.a theatre were films are shown for public entertainment; cinema
Example
Ọtụtụ ndị mmadụ bịara na sinima taa
Ọtụtụ ndị mmadụ bịara na sinima taa
So many people came to the cinema today
Related Term