36 found for 'cover' in Igbo
Page 1 of 4
àbàláńgïdį
àbàlangịdị̀
Noun
1.thick cover cloth worn to keep off cold; blanket
Example
O nyere m abalangịdị maka oyi.
O nyere m abalangịdị maka oyi.
He gave me a blanket because of the cold.
Related Term
méchí
mechi
Active verb
偶襟
1.close; cover
Example
Anyị na-emechi windo ma chi jie.
Anyị na-emechi windo ma chi jie.
We close the window at night.
Related Terms
Word Stem
kpù
kpù
Passive verb
㥩
1.wear or cover in order to protect
2.capsize
Example
Ndị ọrụ nchekwa hụrụ mgbe ụgbọ ahụ na-ekpu.
Ndị ọrụ nchekwa hụrụ mgbe ụgbọ ahụ na-ekpu.
Security agents saw when the boat was capsizing.
Related Terms
kwùchì
kwùchì
Active verb
勢襟
1.close or cover, especially a lid, cork, or cap
Example
Amaka chọrọ ikwuchi nri ya.
Amaka chọrọ ikwuchi nri ya.
Amaka wants to cover her food.
Related Terms
Word Stems
ókwúchí
okwuchi
Noun
依襟
1.cork; lid; cover
Example
A nam achọ okwuchi mkpịsịodee m.
A nam achọ okwuchi mkpịsịodee m.
I am looking for the cover of my biro.
Related Terms
gbò ákwà
gbò akwà
Active verb
1.cover with cloth
Example
Adaakụ na-egbo akwa abalị niile.
Adaakụ na-egbo akwa abalị niile.
Adaaku covers herself with clothe every night.
Related Term
Word Stem
kwúkpò
kwukpò
Active verb
1.cover up with words
Example
Kwukpoo ya okwu ka ọ mata na ndị be anyị adịghị eme ebere.
Kwukpoo ya okwu ka ọ mata na ndị be anyị adịghị eme ebere.
Cover his speech with words so that he will know that our people don't show mercy.
Related Term
ḿkpùchí
mkpùchi
Noun
1.covering; cancelation
Example
Nye m ihe mkpuchi ite.
Nye m ihe mkpuchi ite.
Give me the lid of the pot
Related Terms
Word Stem
kpóchí
kpochi
Active verb
1.cover a hole by filling it up
Example
Gbaa mbọ kpochie mgbọrọgwụ osisi ahụ aja.
Gbaa mbọ kpochie mgbọrọgwụ osisi ahụ aja.
Try and cover the root of that tree with sand.
Related Terms
Word Stem
yíkpò
yikpò
Active verb
1.cover the body with clothes;
2.clothe, put clothing on so as to cover up something
Example
O yikporo akwa n'ahụ oge ọ nuru aha ya, wee pụta.
O yikporo akwa n'ahụ oge ọ nuru aha ya, wee pụta.
He put on cloths on his body when he heard his name, and came out
Related Term
Word Stem