Nkọwa okwu logo
Beta

9 found for 'contesting' in Igbo

Page 1 of 1

ǫzüzö

ọ̀zụzọ

Standard Igbo
Zoology

Noun

1.claiming; contesting for something; struggling over something

Example

Afọma na-enwe mmasị n'ihe ọzụzọ.

Afọma na-enwe mmasị n'ihe ọzụzọ.

Afọma like struggling over things.

Related Terms

Word Stem

ǹdǫrǫǹdörö

ǹdọ̀rọ̀ǹdọrọ

Standard Igbo
EducationCulture

Noun

1.controversy; contest

Example

E nwere ndọrọndọrọ maka onye atụmatụ ya kacha mma.

E nwere ndọrọndọrọ maka onye atụmatụ ya kacha mma.

There was a controversy over whose plan was best.

Word Stem

ché ḿgbá

che m̄gbā

Standard Igbo
Performing ArtsCulture

Active verb

1.challenge to a wrestling contest

Example

Anyị chere onwe anyị mgba

Anyị chere onwe anyị mgba

We challenged ourselves to a wrestling contest.

Related Term

Word Stems

zö ökwá

zọ ọkwa

Standard Igbo

Active verb

窟崎

1.contest for a post or position

Example

Ọ zọrọ okwa gọvanọ n'afọ 2021.

Ọ zọrọ okwa gọvanọ n'afọ 2021.

He contested for governorship position in 2021.

mérí

meri

Standard Igbo
Sports

Active verb

1.come out victorious in a contest or conflict

Example

Ndị Enyimba meriri ndị Renjas.

Ndị Enyimba meriri ndị Renjas.

The Enyimba defeated the Rangers.

Related Term

zọ

Standard Igbo

Active verb

1.contest or struggle for supremacy, control, or ownership of something

Example

Ha malitere zọwa akpụkpụụkwụ ahụ oge ha hụrụ ya.

Ha malitere zọwa akpụkpụụkwụ ahụ oge ha hụrụ ya.

They started struggling for the shoe when they saw it.

Related Terms

íkpíríkpöǫgų

ikpirikpọọ̀gụ̀

Standard Igbo

Noun

1.charge to a fight or contest; energetic or intimidating display before a fight or contest

2.the name of an Igbo war dance

Example

Ikpirikpọọgụ ha anaghị eyi anyị egwu.

Ikpirikpọọgụ ha anaghị eyi anyị egwu.

Their charge to a fight does not frighten us.

Related Term

Word Stems

ųzö

ụ̀zọ

Standard Igbo
Politics

Noun

密㣜

1.the act of struggling or contesting for control or ownership of something

Example

Chere ka m kọwara gị etụ ụzọ ego ahụ siri gaa.

Chere ka m kọwara gị etụ ụzọ ego ahụ siri gaa.

Wait let me narrate how the struggle for the money went.

Related Terms

Word Stem

zötá

zọta

Standard Igbo

Active verb

㣜怠

1.obtain control or ownership of something by contesting

Example

O cheghị na ọ ga-azọta ọkwa gọvanọ ahụ.

O cheghị na ọ ga-azọta ọkwa gọvanọ ahụ.

She did not think she would win that gubernatorial contest.

Related Term

Word Stems

Nsịbịdị - 1 found

Pronunciation:

Definitions:

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.