Nkọwa okwu logo
Beta

5 found for 'confusion' in Igbo

Page 1 of 1

ḿgbágwòjú ányá

mgbagwòju anyā

Standard Igbo

Noun

1.confusion

Adjective

1.confusing

Example

Gbaa mbọ wepụ mgbagwoju anya na nkụzi gị.

Gbaa mbọ wepụ mgbagwoju anya na nkụzi gị.

Try to remove confusion in your speech.

Related Term

ékwéńsú

ekwen̄sū

Standard Igbo
Religion

Noun

1.satan; devil; the malevolent spirits of those who have died a 'bad death' and cannot reincarnate; malevolent non-human spirits; (Christian usage) the devil

2.(fig.) a person who causes confusion and havoc

Example

Ekwensu nwere ike ịdị n'ụdị mmadụ.

Ekwensu nwere ike ịdị n'ụdị mmadụ.

Satan can take the human form.

Related Terms

ǫgbáághárá

ọ̀gbaāghārā

Standard Igbo
ArtsCulture

Noun

1.chaos; stampede

2.confusion; a situation of commotion; crises or confusion

3.catastrophe

Example

E nwere ọgbaaghara na Yukureeni.

E nwere ọgbaaghara na Yukureeni.

There is a crisis in Ukraine.

Related Terms

Word Stems

ghárïï

gharịị

Standard Igbo
Language

Noun

1.bewilderment; confusion; perplexity

Example

Etu o siri nweta asambodo ahụ gbara ha gharịị.

Etu o siri nweta asambodo ahụ gbara ha gharịị.

The way he obtained the certificate bewilders them.

Related Terms

Word Stem

àghárá

àghara

Standard Igbo
Politics

Noun

1.a state of complete confusion and lack of order; chaos

Example

Gịnị mere ebe niile ji agba aghara?

Gịnị mere ebe niile ji agba aghara?

Why is everywhere chaotic?

Nsịbịdị - 2 found

Pronunciation:

ékwéńsú

Definitions:

1.trickster deity

Pronunciation:

ághárá

Definitions:

1.riot

2.disturbance

3.nuisance

4.confusion

5.noise

6.argument

7.violence

8.raucous

9.動. attack

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.