40 found for 'come' in Igbo
Page 1 of 3
bïá
bịa
Active verb
宇
1.come
Example
Ha ga-abịa echi.
Ha ga-abịa echi.
They will come tomorrow.
Related Terms
dà ùbìàḿ
dà ùbìàm
Active verb
員郊
1.be(come) poor; pauperized
Example
Chukwu ekwekwọna ka m daa ubiam
Chukwu ekwekwọna ka m daa ubiam
May God not let me be poor
Word Stem
kpüdèbé ńsó
kpụdèbe nsō
Active verb
1.draw, come near
Example
Kpụdebe nso ka m gosị gị ihe.
Kpụdebe nso ka m gosị gị ihe.
Come close, let me show you some thing.
Related Term
Word Stem
bàtá
bàta
Active verb
貝怠
1.enter; come into or inside
Example
Ị chọrọ ịbata ebe a?
Ị chọrọ ịbata ebe a?
Do you want to enter here?
Related Terms
Word Stem
gbákǫ
gbakọ̀
Active verb
1.gather; come together; assemble
Example
Anyị ga-agbakọ n'ụlọ gị.
Anyị ga-agbakọ n'ụlọ gị.
We will gather in your house.
Related Term
Word Stems
sòtè
sòtè
Active verb
1.next to; come next or after
Example
M gafechaa, Emeka ga-esote.
M gafechaa, Emeka ga-esote.
After I pass, Emeka will follow.
Related Terms
Word Stems
lö(tá)
lọ(ta)
Active verb
鐘
1.come home
Example
Ogbonne gwara m na ọ ga-alọ taata.
Ogbonne gwara m na ọ ga-alọ taata.
Ogbonne told me that she will come back today.
Related Terms
bïákpè àzü
bị̄ākpè àzụ
Active verb
宇kp遇暇
1.come last
Example
Onye na-abịakpe azụ?
Onye na-abịakpe azụ?
Who is coming last?
bïákété
bịakete
Active verb
1.come nearer
Example
Onyenweanyị chọrọ ka anyị niile biaketee ya nso.
Onyenweanyị chọrọ ka anyị niile biaketee ya nso.
Our Lord wants all of use to come closer to him.
Related Term
Word Stem
gbá ḿkpį
gba mkpị̀
Noun
侍
1.come in splits
Example
Akị ahụ gbara mkpị.
Akị ahụ gbara mkpị.
That kernel came in splits.
Word Stems