3 found for 'bosses' in Igbo
Page 1 of 1
ńnà úkwú
nnà ukwu
Standard Igbo
Noun
穏大
1.master; boss (male)
Example
Nna anyị ukwu, ọ ga-abịakwa ọrụ taa?
Nna anyị ukwu, ọ ga-abịakwa ọrụ taa?
Will our boss come to work today?
Related Terms
Word Stems
ńné úkwú
nne ukwu
Standard Igbo
Noun
1.mistress; female boss or head
Example
Nne m ukwu bụ onye Afiikpo.
Nne m ukwu bụ onye Afiikpo.
My boss is from Afikpo.
Related Terms
Word Stems
ónyīísí
onyiisī
Standard Igbo
variations:
Onyeisī
Noun
衣簡
1.head; boss; chairperson
Example
Kwadoonụ maka obibia onyiisi anyị
Kwadoonụ maka obibia onyiisi anyị
Prepare for the coming of our boss.
Related Terms
Word Stem