12 found for 'boil' in Igbo
Page 1 of 2
sí
si
Active verb
君
1.cook; boil
2.follow (a path or way or manner)
3.set-up (like trap); mount
4.be hard or strong
Example
Ihe a bụ ụzọ e si eje Nneewi
Ihe a bụ ụzọ e si eje Nneewi
This is the way to Nneewi.
Related Terms
ǫgbáḿbö
ọ̀gbam̄bọ̄
variations:
ọ̀gba m̄bọ̄
Noun
1.whitlow; a boil near a finger nail
Example
Ọ maghị ihe butere ọgbambọ ahụ.
Ọ maghị ihe butere ọgbambọ ahụ.
He doesn't know what caused the whitlow.
Related Term
Word Stem
àkpàábų
àkpàabụ̀
variations:
àkpà abụ̀
Noun
1.boil in armpit
Example
Enwere m etuto akpaabụ.
Enwere m etuto akpaabụ.
I have a boil in my armpit.
Related Terms
Word Stem
ótító
otito
Noun
1.boil, abscess, pimple
Example
Otito toro Emeka n'anya.
Otito toro Emeka n'anya.
He/she has boil on the eye.
Related Terms
Word Stem
úzù
uzù
Noun
1.vapour/steam from boiling water
Example
Butuo ya ma uzu pụtawa.
Butuo ya ma uzu pụtawa.
Bring it down when vapour starts coming out.
Related Terms
gbö (ágbö)
gbọ (agbọ)
Active verb
1.boil; produce bubbles due to heat from a source
Example
Mmanụ ahụ gbọrọ (agbọ) nke oma.
Mmanụ ahụ gbọrọ (agbọ) nke oma.
That oil steamed well.
Related Terms
sü
sụ
Active verb
㣪
1.boil; (liquids) attain a very high temperature which causes bubbles
Example
Ọ na-asụ na nkeji ise.
Ọ na-asụ na nkeji ise.
It boils in five minutes.
Related Terms
sü pųtųpųtų
sụ̄ pụ̀tụ̀pụ̀tụ̀
Active verb
1.boil very high to the level of having so much bubbles and sound(of the bubbles).
Example
Onye na-esi ofe na-asu pụtụpụtụ?
Onye na-esi ofe na-asu pụtụpụtụ?
Who is cooking the soup that is boiling very high?
ótútó
otuto
Noun
1.boil; abscess; outgrowth (with pus) on the skin due to infection of a hair follicle
Example
Ndị mmadụ na-asọ ya asọ maka otuto ahụ.
Ndị mmadụ na-asọ ya asọ maka otuto ahụ.
People were avoiding contact with him because of the boils.
Related Terms
Word Stem
ńrí ökà
nri ọkà
Noun
猿黍
1.food prepared from maize by grinding, sifting, boiling until thick and stiff and sometimes wrapped in leaves for selling
Related Term
Word Stems