Nkọwa okwu logo
Beta

17 found for 'big' in Igbo

Page 1 of 2

bù íbù

bù ibù

Standard Igbo
Language

Medial verb

看寃看

1.be big

2.be fat

Example

Ị na-ebu ibu.

Ị na-ebu ibu.

You are getting big.

Related Terms

Word Stem

úkwú

ukwu

Standard Igbo

Adjective

1.large; big; great

Example

Naanị ihe ukwu na-amasi ̣m.

Naanị ihe ukwu na-amasi ̣m.

I only like big things.

Related Terms

Word Stem

ńnúkwú

nnukwu

Standard Igbo
CommerceMarine

Nominal Modifier

温大

1.large; big size; great; massive; grand

Example

Emeka nwere nnukwu ụlọ n'ime obodo ya.

Emeka nwere nnukwu ụlọ n'ime obodo ya.

Emeka has a massive house in his village.

Related Terms

Word Stems

ókpótókpó

okpotokpo

Standard Igbo
Language

Nominal Modifier

1.big size; bulky

Example

Onye nwe okpotokpo ngwugwu a?

Onye nwe okpotokpo ngwugwu a?

Who owns this bulky parcel?

Related Terms

áfö úkwú

afọ ukwu

Standard Igbo
FoodMedicine

Noun

袖大

1.big stomach, pot belly

Example

Ọrịa ahụ mere ka o nwee afọ ukwu.

Ọrịa ahụ mere ka o nwee afọ ukwu.

That sickness made him to have big stomach.

Related Terms

Word Stems

áró

arō

Standard Igbo
Culture

Noun

1.big metal/iron gong with a pointed end [musical instrument]

Example

Ndi otu egwu anyị nwere nnukwu aro.

Ndi otu egwu anyị nwere nnukwu aro.

Our dance group has a big metal gong.

Related Terms

òdógwú

òdogwu

Standard Igbo
Culture

Noun

1.mighty man; one who has the ability and capability to resist opposing force

2.(informal) great man

Adjective

1.mighty; having great power or strength, especially in addition to a big size

Example

Odimegwu Ojukwu bụ odogwu nwoke.

Odimegwu Ojukwu bụ odogwu nwoke.

Odimegwu Ojukwu is a great man.

Related Terms

Word Stem

ìjélè

ìjelè

Standard Igbo
CulturePerforming Arts

Noun

岡寅蟻

1.big and highly decorated masquerade of the Igbo people; a graceful masquerade with a very large complex mask

Example

Ijele bụ oke mmọnwụ.

Ijele bụ oke mmọnwụ.

Ijele is a great masquerade.

Related Terms

gwǫ

gwọ̀

Standard Igbo
Food

Active verb

1.scoop nonliquid materials present in a liquid; dredge;

2.scoop semi pasty substances, especially in big quantity

Example

Anyị ga-agwọ Abacha echi.

Anyị ga-agwọ Abacha echi.

We shall make abacha tomorrow.

Related Terms

íbù

ibù

Standard Igbo
ZoologyBotany

Noun

寃看

1.large; size; big; fat

Example

Adakụ nwere akpa buru ibu.

Adakụ nwere akpa buru ibu.

Adakụ has a large bag.

Related Terms

Word Stem

Nsịbịdị - 1 found

Pronunciation:

úkwú

Definitions:

1.big

2.large

3.great

4.grand

5.plentiful

6.much

7.many

8.super

9.ultra

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.