6 found for 'alarming' in Igbo
Page 1 of 1
tí ḿkpú
ti mkpu
Active verb
紀気
1.shout; scream; raise the alarm
Example
Onye na-eti mkpu?
Onye na-eti mkpu?
Who is shouting?
Related Terms
Word Stem
gbá àmà
gba àmà
Active verb
1.signal; divulge; alert; alarm; raise alarm
2.bear witness
Example
Ezeugo ga-agba ama ma ndị ahụ bịawa.
Ezeugo ga-agba ama ma ndị ahụ bịawa.
Ezeugo will raise alarm when those people start coming.
Related Terms
Word Stems
gbú
gbu
Active verb
青
1.make a sound, especially by blowing (especially alarm or flute); hoot
Example
A kụjara m mgbe ọkwọụgbaala gburu opi.
A kụjara m mgbe ọkwọụgbaala gburu opi.
I was startled when the driver blared the horn.
Related Term
ḿgbïrïgbá
mgbịrịgba
Noun
1.bell; a hollow metal object with a pendulum inside or a clapper outside which produces a sound when it hits the cup shaped part
2.alarm bell; any object used for alert
Example
Anyị zụrụ mgbịrịgba ọhụrụ.
Anyị zụrụ mgbịrịgba ọhụrụ.
We bought a new bell.
Related Terms
bé
be
Active verb
干
1.cry out; make a non worded sound (especially like a baby or an animal)
2.make a sound, like an alarm
Example
Ọ na-ebe ka ewu.
Ọ na-ebe ka ewu.
He is crying like a goat.
Related Terms
gbú
gbu
Active verb
青
1.sound a flute, horn, trumpet or whistle;
2.sound (an alarm or alert)
Example
Ọkwụụgbọala gburu opi mana ewu ahụ apụghị n'ụzọ.
Ọkwụụgbọala gburu opi mana ewu ahụ apụghị n'ụzọ.
The driver sounded the horn but the goat did not leave the road.
Related Terms
Nsịbịdị - 3 found
青
Pronunciation:
gbú
Definitions:
1.fell
2.cut
3.chop
4.saw
5.blow an instrument
6.sound a wind instrument
7.occur or happen
8.suddenly take place
青
Pronunciation:
gbú
Definitions:
1.fell
2.cut
3.chop
4.saw
5.blow an instrument
6.sound a wind instrument
7.occur or happen
8.suddenly take place