5 found for 'aka' in Igbo
Page 1 of 1
áká
aka
Noun
稼
1.arm; hand
2.handle; a part of an object made for convenient lifting or picking
3.personal; own
4.(figurative) approach; the way something is handled or treated
Example
Aka o ji chịa ọchịchị dị mma.
Aka o ji chịa ọchịchị dị mma.
His approach in leadership was good.
Related Terms
ákà
akà
Noun
盾
1.bead(s)
Example
Ọkm. Obi yi akà.
Ọkm. Obi yi akà.
Dr. Obi is wearing beads.
Related Terms
Word Stem
àkàáà
àkàaà
Noun
1.immediate past year; last year
Example
Achọghị m ka ihe mere akaaa mee n'afọ a.
Achọghị m ka ihe mere akaaa mee n'afọ a.
I do not want what happened last year to happen this year.
Related Terms
ṃpánāáká
m̀panaaka
variations:
m̀panaka
Noun
寑客営稼
1.lantern
2.A type of lamp usually made with small metal container, covered top with lamp thread coming out through a small hole on the top
3.a kerosene lamp
Example
Mpanaaka ahụ dara n'ala.
Mpanaaka ahụ dara n'ala.
The lantern fell on the ground.
Related Terms
Word Stems
This word entry's verb tense matches with your search
ǫtï
ọ̀tị
Noun
寊軸
1.far; stretched
Example
Ebe Chinwe bi dị ọtị
Ebe Chinwe bi dị ọtị
Where Chinwe is living is far.
Related Term
This word entry's dialectal variation matches with your search