Nkọwa okwu logo
Beta

5 found for 'aboo' in Igbo

Page 1 of 1

àbö

àbọ

Standard Igbo
BotanyAgriculture

Noun

1.forest

Example

Ebe a dum bụ abọ tupu isi ezi anyị abịafeta.

Ebe a dum bụ abọ tupu isi ezi anyị abịafeta.

This whole place was a forest before our patriach came over.

Related Term

ábö

abọ

Standard Igbo
CultureCommerce

Noun

寀瞬

1.market or shopping basket

Example

Azụtara abọ ọzọ.

Azụtara abọ ọzọ.

I bought another shopping basket.

Related Terms

àbüö

àbụọ̄

Standard Igbo
Language

Number

1.two; the number two

2.second

Example

A chọrọ mmadụ abụọ.

A chọrọ mmadụ abụọ.

Two people are needed.

Related Terms

This word entry's dialectal variation matches with your search

ǹkàtà

ǹkàtà

Standard Igbo
Agriculture

Noun

1.a bowl shaped container, typically made of interwoven strips, that is used for carrying, sieving, or storing things; basket

Example

Ọlụchi bu mkpụruọsisi ndị ahụ na nkata.

Ọlụchi bu mkpụruọsisi ndị ahụ na nkata.

Oluchi is carrying those fruits in a basket.

Related Terms

This word entry's dialectal variation matches with your search

ųkpá

ụ̀kpa

Standard Igbo
Agriculture

Noun

1.native long basket for carrying food items [especially yams]

Example

Ji ahụ juru ụkpa.

Ji ahụ juru ụkpa.

The yam filled the basket

Related Term

Word Stem

This word entry's dialectal variation matches with your search

Nsịbịdị - 3 found

Pronunciation:

àbö

Definitions:

1.woodland

2.thick forest

3.wood

4.grove

Pronunciation:

àbụ́ö

Definitions:

1.two

2.second [from ‘two rods’]

Pronunciation:

ǹkàtà

Definitions:

1.basket

2.large oblong basket

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.