Words - 317 found for 'Bia'
bïá
bịa
Active verb
宇
1.come
Example
Ha ga-abịa echi.
They will come tomorrow.
Related Terms
bįà
bị̀à
Active verb
㢪
1.compress
Example
Ọ bịara akwa ndị ahụ aka ka ha baa n'igbe ọ chọrọ ibu mee njem.
She compressed those clothes so that they will enter the box she wants to travel with.
fö
fọ
Active verb
㡰
1.squeeze something through a tight place, mostly in an attempt to place, remove or search;
2.(figurative) search in a tight place by passing the hand or something else through
Example
Ụtara akpụ a fọrọ afọ na-aka amasi m.
I prefer kneaded cassava fufu.
Related Term
chà
chà
Active verb
酸
1.cut using the hand or a scissors, especially for something that is not thick eg. paper, cloth
Example
Achọrọ m ịcha ha irighiri.
I want to cut them to pieces.
Related Terms
-chá
-cha
Extensional suffix
選
1.finish doing; completely; totally
Example
鋭選欠願距鋭
Kwuchaa ihe ị na-ekwu.
Finish saying what you were saying.
Related Terms
-rá
-ra
Extensional suffix
鮮
1.for or in favor of - used when the verb ends with 'a'
Example
Emeka ga-agbara anyị egwu.
Emeka will dance for us.
Related Terms
chè
chè
Active verb
崖
1.think
Example
Gịnị ka ị na-eche?
What are you thinking about?
Related Terms
gà
gà
Inflectional suffix
啓
1.auxiliary part of a future verb; will(future)
Example
Ị ga-enye m ego m taa.
You will give me my money today.
Related Term
kà
kà
Interjection
界
1.let; so that; that; like; as, while; do, is(after a question tag before a subject)
Example
Ka anyị gaa ama egwureegwu.
Let us go to the stadium.
Related Terms
gbà
gbà
Active verb
疫
1.bind; cohere; attach; add; pair; join; come together
Medial verb
1.be adjoined; be connected
Example
Ha na chi ha gbara ndụ.
They are their god had a life bond.
Related Terms