3 found for 'Awele' in Igbo
Page 1 of 1
Áwélē
Awelē
Standard Igbo
Culture
Name
1.favour; favoured; good luck; good fortune
Example
Aha nwunye ya bụ Awele.
Aha nwunye ya bụ Awele.
His wife's name is Awele.
Related Terms
áwélē
awelē
Standard Igbo
Nominal Modifier
1.good luck; good fortune; favour
Example
Nwata ahu nwere isi awele.
Nwata ahu nwere isi awele.
That child is fortunate.
Related Term
síríríwèrèrè
siririwèrèrè
Standard Igbo
Borrowed Term
TransportationTechnology
Adverb
1.seamlessly; smoothly; without obstacles or obstructions
Example
Njem anyị gara siririwerere.
Njem anyị gara siririwerere.
Our journey went smoothly.
Related Terms
This word entry's dialectal variation matches with your search