5 found for 'ọkwà' in Igbo
Page 1 of 1
ökwà
ọkwà
Noun
狙
1.announcement; notice that may be written or verbal; advance information
Example
A mara ọkwa alụmdi na nwunye ha n'ụlụụka.
A mara ọkwa alụmdi na nwunye ha n'ụlụụka.
Their bands of marriage were announced in the church.
Related Term
ǫkwà
ọ̀kwà
Noun
1.raven
Example
Ọkwa na-ebe dịka ọ na-achị ọchị.
Ọkwa na-ebe dịka ọ na-achị ọchị.
The raven crows like it is laughing.
Related Terms
ökwá
ọkwa
Noun
1.wooden bowl; tray; wooden platter for cutting up meat
2.state; condition; post; position; office
Example
E buliri Eze n'ọkwa.
E buliri Eze n'ọkwa.
Eze was promoted.
Related Term
ökwá
ọkwa
Noun
1.rank; hierarchy; position, post, or level in an organization
Example
Ọkwa ya ka nke m.
Ọkwa ya ka nke m.
His rank is high.
Related Terms
ódó
odo
Noun
堕
1.a bowl-shaped equipment made of heavy wood and used for holding things to be crushed, especially in the kitchen; smaller-sized mortar
Example
Sụọ ji ahụ n'odo.
Sụọ ji ahụ n'odo.
Pound that yam in the mortar.
Related Term
This word entry's dialectal variation matches with your search