8 found for 'Èke' in Igbo
Page 1 of 1
ékè
ekè
Noun
枝
1.creator; a divinity
Example
Eke kere ụwa kere ya na-enweghị ntụpọ.
Eke kere ụwa kere ya na-enweghị ntụpọ.
The creator of the earth created it without flaws.
Èké
Èke
Proper noun
飲
1.Arụsị of the first market day of the Igbo week, associated with east and the element of fire
Example
Taa bụ ahịa Eke.
Taa bụ ahịa Eke.
Today is Eke market day.
Related Terms
éké
eke
Noun
久
1.python
Example
Anaghị egbu eke na Nnewi.
Anaghị egbu eke na Nnewi.
Pythons are not killed in Nnewi.
Related Terms
chí
chi
Noun
魂
1.guardian angel; god; God
2.life source; soul; essence
3.fate
4.day
Example
Chi abọọla.
Chi abọọla.
The day has broken.
Related Terms
This word entry's dialectal variation matches with your search
ékò
ekò
Noun
㥜
1.gizzard
Example
Eko ọkụkọ e ghere eghe na-amasị m.
Eko ọkụkọ e ghere eghe na-amasị m.
I like fried chicken gizzard.
Related Terms
This word entry's dialectal variation matches with your search
èkùlù
èkùlù
Noun
1.pigeon; domestic dove
Example
Ana m atụrụ ekulu ndị a nri mgbe ọbụla ha bịara ebe a.
Ana m atụrụ ekulu ndị a nri mgbe ọbụla ha bịara ebe a.
I throw food at these pigeons anytime they come around.
Related Terms
This word entry's dialectal variation matches with your search
Nwēéké
Nweeke
Noun
1.Child born on Èke
2.Child born on the 1st or 5th market day.
Example
Nweeke dị afọ iri atọ.
Nweeke dị afọ iri atọ.
Nweeke is thirty years old.
Related Terms
Word Stem
Òkéēkē
Òkeēkē
Name
1.male child born on 'Eke' day
Example
Okeeke lụrụ nwaanyị abụọ.
Okeeke lụrụ nwaanyị abụọ.
Okeke married two wives.
Word Stems