wüsá
wụsa
Word | wụsa |
Definitions | Active verb 恐㡣 1.pour on or upon; drop more than one thing upon |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ha wụsara mmiri n'elu akwa m.
Ha wụsara mmiri n'elu akwa m.
They poured water on my bed.
Anyị ga-awụsa obere mmiri n'ihu be gị.
Anyị ga-awụsa obere mmiri n'ihu be gị.
We are going to pour a little water at the front of your house.
Asịrị m gị wụsa ihe ndị a n'ala?
Asịrị m gị wụsa ihe ndị a n'ala?
Did i tell you to drop these things on the ground?
Ha wụsara akị n'ezi.
Ha wụsara akị n'ezi.
They poured palmkernel outside.
Kedu ebe ị wụsara mmiri?
Kedu ebe ị wụsara mmiri?
Where did you pour water?
Onye na-awụsa aja ebe a oge niile?
Onye na-awụsa aja ebe a oge niile?
Who pours sand here every time?
bösà
bọsà
Word | bọsà |
Definitions | Active verb 1.scatter (especially grain or dust) |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ọkụkọ abọsaala mkpụrụ ọka ị na-agba n'anwu.
Ọkụkọ abọsaala mkpụrụ ọka ị na-agba n'anwu.
The chicken has scattered the maize grains you placed under the sun.
Ị chọrọ ịbọsa àgwà m kpokọrọ ọnụ?
Ị chọrọ ịbọsa àgwà m kpokọrọ ọnụ?
Do you want to scatter the beans I gathered together.
Onye ara a na-abọsa aja ọbụla e kpokọrọ ọnụ.
Onye ara a na-abọsa aja ọbụla e kpokọrọ ọnụ.
This crazy person scatters every sand packed together.
Ekwela ya bọsaa ya.
Ekwela ya bọsaa ya.
Do not allow him to scatter it.
Gaa, bọsaa ya.
Gaa, bọsaa ya.
Go and scatter it.
Bọsaa ahịhịa a ka m chọọ ihe dị m mkpa.
Bọsaa ahịhịa a ka m chọọ ihe dị m mkpa.
Scatter this grasses let me search for what I need.
Ọkụkọ a ga-abọsa aja a.
Ọkụkọ a ga-abọsa aja a.
This fowl will scatter this sand.
Ọkụkọ bọsàrà ọka m.
Ọkụkọ bọsàrà ọka m.
Hen scattered my grain.
Ị bọsaa ya, etie m gị ihe.
Ị bọsaa ya, etie m gị ihe.
If you scatter it I will beat you.
Onye na-abọsa ya?
Onye na-abọsa ya?
Who is scattering it?
Onye ga-abọsa ya alaala.
Onye ga-abọsa ya alaala.
The person that will scatter it is gone.