Nkọwa okwu logo
Beta

ńsògbú

nsògbu

Wordnsògbu
Definitions

Noun

1.trouble; problem; disturbance

2.challenge; set back

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ọrịa ahụ nyere ya ezigbo nsogbu.

Ọrịa ahụ nyere ya ezigbo nsogbu.

That sickness gave him a lot of problem.

Anyị nọ na nsogbu.

Anyị nọ na nsogbu.

We are in trouble.

Chukwu, biko ekwela ka nsogbu dakwasị m.

Chukwu, biko ekwela ka nsogbu dakwasị m.

God, please do not let trouble come upon me.

Achọghị m nsogbu, biko.

Achọghị m nsogbu, biko.

I do not want trouble, please.

Enyela m nsogbu.

Enyela m nsogbu.

Don't give me troubles.

Chike nwere nsogbu n'ụlọọrụ ya taata.

Chike nwere nsogbu n'ụlọọrụ ya taata.

Chike had a challenge at his work place today.

Ụmụ ya nyere m nsogbu taata.

Ụmụ ya nyere m nsogbu taata.

Her children gave me trouble today.

I nyee nsogbu, a chụpụ gị n'ezi.

I nyee nsogbu, a chụpụ gị n'ezi.

If you disturb, you will be chased outside.

A na-apịa ụmụaka na-enye nsogbu ụtarị.

A na-apịa ụmụaka na-enye nsogbu ụtarị.

Children that disturb are flogged.

Onye na-enye anyị nsogbu?

Onye na-enye anyị nsogbu?

Who is disturbing us?

Enyekwala m nsogbu.

Enyekwala m nsogbu.

Do not disturb me.

O nyere nnukwu nsogbu mgbe ọ dị na nwata.

O nyere nnukwu nsogbu mgbe ọ dị na nwata.

He was too troublesome at childhood.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.