Nkọwa okwu logo
Beta

tábì ányá

tabì anyā

Wordtabì anyā
Definitions

Active verb

樹韻目

1.wink; blink

Related Terms
Word Stems

Examples

Achọrọ m ka ị tabie anya ma m metụ gị aka.

Achọrọ m ka ị tabie anya ma m metụ gị aka.

I want you to blink when I touch you.

Anyị ga-ama onye ga-ebu ụzọ tabi anya.

Anyị ga-ama onye ga-ebu ụzọ tabi anya.

We will know who will first blink.

Ị ga-atabi anya ma a gbaa gị ọkụ ahụ n'anya.

Ị ga-atabi anya ma a gbaa gị ọkụ ahụ n'anya.

You will blink if that light is flashed at your eyes.

Chidera na-atabiri Nneka anya ka ọ ghara ikwu okwu.

Chidera na-atabiri Nneka anya ka ọ ghara ikwu okwu.

Chidera was winking at Nneka so that she does not speak.

Ọ na-atabi anya oge ọbụla ọ tụnyere ọgwụ ahụ n'anya.

Ọ na-atabi anya oge ọbụla ọ tụnyere ọgwụ ahụ n'anya.

He blinks whenever he puts that medication in his eyes.

Onye tabiri anya?

Onye tabiri anya?

Who blinked?

Amaka tabiiri m anya.

Amaka tabiiri m anya.

Amaka winked at me.

Achọghị m itabi anya.

Achọghị m itabi anya.

I do not want to wink.

Gaa, tabiere ya anya.

Gaa, tabiere ya anya.

Go and wink at him.

Ọ tabiri anya ugboro ugboro.

Ọ tabiri anya ugboro ugboro.

He winked many times.

Ọ na-atabi anya.

Ọ na-atabi anya.

She is blinking.

Amaka ga-atabi anya ugbua.

Amaka ga-atabi anya ugbua.

Amaka will wink now.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.