tų áká
tụ̀ aka
| Word | tụ̀ aka |
| Definitions | Active verb 終稼 1.point at something |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Tụọ ha aka.
Tụọ ha aka.
Point at them.
Onye ga-atụ aka n'ebe e sere ọkụkọ?
Onye ga-atụ aka n'ebe e sere ọkụkọ?
Who is going to point at the drawing of a chicken?
A na-atụ ya aka ma ọ na-agafe.
A na-atụ ya aka ma ọ na-agafe.
He gets pointed at when he is passing.
Ịtụ aka ka e ji amata ọrụ nrụaka.
Ịtụ aka ka e ji amata ọrụ nrụaka.
Pointing is what defines the function of demonstrative.
Onye tụrụ m aka ugbua?
Onye tụrụ m aka ugbua?
Who pointed at me now?
Ha na-atụ anyị aka.
Ha na-atụ anyị aka.
They are pointing at us.