Nkọwa okwu logo
Beta

mésò

mesò

Wordmesò
Definitions

Active verb

1.deal with; treat; do to

Related Terms
Word Stems

Examples

Ha mesoro m ka nwanne ha.

Ha mesoro m ka nwanne ha.

They treated me like their sibling.

M ga-emeso gị etu i si emeso m.

M ga-emeso gị etu i si emeso m.

I will do to you same way you do to me.

Onye mesoro gị ajọ omume?

Onye mesoro gị ajọ omume?

Who treated you badly?

Mesoo m ka nna gị si chọọ.

Mesoo m ka nna gị si chọọ.

Deal with me as your father wishes.

Biko, na-emeso m ka nwa gị.

Biko, na-emeso m ka nwa gị.

Please, be treating me like your child.

Nne ya na-emeso m nke ọma.

Nne ya na-emeso m nke ọma.

Her mother is treating me well.

Ha ga-emesi gị ọfụma.

Ha ga-emesi gị ọfụma.

They will treat you well.

Imeso m n'ụzọ dị mma nwere ọtụtụ uru.

Imeso m n'ụzọ dị mma nwere ọtụtụ uru.

To treat me in a good way has a lot of benefits.

mémìná

memìna

Wordmemìna
Definitions

Active verb

1.to deal with someone in a way that hurts them

Related Terms
Word Stems

Examples

Onye ka ọ chọrọ imemina?

Onye ka ọ chọrọ imemina?

Whom did he want to deal with?

Ha meninara ya oge o jere itinye ego n'ụlaakụ.

Ha meninara ya oge o jere itinye ego n'ụlaakụ.

They dealt with him on his way to deposit money at the bank.

Ebuka ga-ememina ndị iro ya.

Ebuka ga-ememina ndị iro ya.

Ebuka will deal with his enemies.

Aga m ememina gị maka ihe a i mere.

Aga m ememina gị maka ihe a i mere.

I will punish you hurtfully because of what you did.

O kweghị ka o meminaa ya.

O kweghị ka o meminaa ya.

He did not allow him to badly hurt him.

O yiri ya egwu na ọ ga-ememina ya.

O yiri ya egwu na ọ ga-ememina ya.

He threatened that he will deal with him.

Ọ chọrọ imemina ya.

Ọ chọrọ imemina ya.

She wants to deal with him.

Ha na-ememina ndị mmadụ n'ụzọ a n'abali.

Ha na-ememina ndị mmadụ n'ụzọ a n'abali.

They hurt people at night on this road.

Ude gwara ha ka ha meminaa nwanne ya nwoke.

Ude gwara ha ka ha meminaa nwanne ya nwoke.

Ude told them to deal with his brother.

Ha ga-ememina gị.

Ha ga-ememina gị.

They will deal with you.

Ị chọrọ imemina m?

Ị chọrọ imemina m?

Do you want to deal with me?

Ọ na-ememina ndị mmadụ.

Ọ na-ememina ndị mmadụ.

He deals with people.

Ndị omekoome ahụ meminara di ya.

Ndị omekoome ahụ meminara di ya.

Those criminals dealt with her husband.

ághųghǫ

aghụ̀ghọ̀

Wordaghụ̀ghọ̀
Definitions

Noun

寀遜遜

1.trick; deceit; craftiness

2.double dealing

Related Terms
Word Stems

Examples

Eji aghụghọ mara ndị ezinụụlọ ahụ.

Eji aghụghọ mara ndị ezinụụlọ ahụ.

That family is know for deceit.

Mbe na mbe gaa ahịa, uru anaghị adị ya

Mbe na mbe gaa ahịa, uru anaghị adị ya

When two tortoises transact a business, both of them lose

Aghụghọ adịghị mma.

Aghụghọ adịghị mma.

Deceit is not good.

O ji aghụgho lụọ ya.

O ji aghụgho lụọ ya.

He deceived her into marriage.

Ọ maghị aghọ aghụghọ.

Ọ maghị aghọ aghụghọ.

He does not know how to be cunny.

Mbe bụ anụ e ji aghụghọ mara n'akụkọ ifo

Mbe bụ anụ e ji aghụghọ mara n'akụkọ ifo

The tortoise is known for being tricky in folktales.

O ji aghụghọ nara nwata a ego ya.

O ji aghụghọ nara nwata a ego ya.

He collected this child's money by deceit.

hïö

hịọ

Wordhịọ
Definitions

Active verb

1.twist (especially somebody's mouth as punishment); give severe punishment; deal with; turning of bolt etc

Related Terms

No related terms

Word Stems

Examples

Agụụ hịọrọ ya ọnụ.

Agụụ hịọrọ ya ọnụ.

Hunger dealt with him.

A na-atụcha ọkụkụ, a na-ahịọ ya ọnụ.

A na-atụcha ọkụkụ, a na-ahịọ ya ọnụ.

When one is processing a bird, one removes its beak.

Nne hịọrọ ya aka n'ọnụ.

Nne hịọrọ ya aka n'ọnụ.

Mother twisted her mouth.

Ọ na-ahịọ ukwu ma ọ na-agba egwu.

Ọ na-ahịọ ukwu ma ọ na-agba egwu.

She twists her waist while dancing.

Ụzọma na-ahịọ redio aka.

Ụzọma na-ahịọ redio aka.

Ụzọma is twisting the radio nob.

àpìrìkó

àpìrìko

Wordàpìrìko
Definitions

Noun

1.getting money from somebody through a dishonest means; dishonest dealing with in business which makes more money; racketeering

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Apiriko m gabigara n'ahịa ahụ dị egwu.

Apiriko m gabigara n'ahịa ahụ dị egwu.

The racketeering I experienced in that market was unbelievable.

Gọọmentị nwụchiri ndị apiriko.

Gọọmentị nwụchiri ndị apiriko.

The government apprehended the racketeers.

Apiriko ka o ji biri.

Apiriko ka o ji biri.

She lives by racketeering.

Oke apiriko na-emebi obodo a.

Oke apiriko na-emebi obodo a.

Too much racketeering is destroying this country.

Ndị apịrịko na-atụ asị nke ukwuu.

Ndị apịrịko na-atụ asị nke ukwuu.

Racketeers lie so much.

Saa anya mmiri maka ndị apiriko.

Saa anya mmiri maka ndị apiriko.

Be careful about racketeers.

Ọ na-eme apiriko.

Ọ na-eme apiriko.

He racketeers.

Onye gbara gị apiriko?

Onye gbara gị apiriko?

Who cheated you?

Ọ bụ onye apiriko.

Ọ bụ onye apiriko.

He is a racketeer.

Nna ya ji apiriko wuo ụlọ.

Nna ya ji apiriko wuo ụlọ.

His father built a house with racketeering.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.