chà
chà
Word | chà |
Definitions | Active verb 酸 1.cut using the hand or a scissors, especially for something that is not thick eg. paper, cloth |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Achọrọ m ịcha ha irighiri.
Achọrọ m ịcha ha irighiri.
I want to cut them to pieces.
Ọ chara ya nke ọma.
Ọ chara ya nke ọma.
She cut it very well.
Onye chara agụba n'akwa a?
Onye chara agụba n'akwa a?
Who made a razor cut on this cloth?
Aga m acha ya ụka.
Aga m acha ya ụka.
I will cut it vertically.
chá
cha
Word | cha |
Definitions | Active verb 差 1.give out light; radiate or flash (light) 2.be of a color other than black |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Chaa ọkụ ebe a gbara ọchịchịrị.
Chaa ọkụ ebe a gbara ọchịchịrị.
Flash light in this dark place.
Eze gị ga-acha ka nke m ma i saa ya.
Eze gị ga-acha ka nke m ma i saa ya.
Your teeth will be colored like mine if you wash it.
Biko chịpụta akwa ndị ahụ n'ezi. Anwụ na-acha.
Biko chịpụta akwa ndị ahụ n'ezi. Anwụ na-acha.
Please bring those clothes outside. It is sunny.
Ụgbaala ahụ na-abịa chara m ọkụ n'ihu.
Ụgbaala ahụ na-abịa chara m ọkụ n'ihu.
That oncoming vehicle flashed light on my face.
chà
chà
Word | chà |
Definitions | Active verb 酸 1.give way, especially by moving whole body aside or out |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Achọrọ m ịcha ka unu gafee.
Achọrọ m ịcha ka unu gafee.
I wanted to give way so that you will pass.
Ana m acha ka ndị si n'akeekpe gbafee.
Ana m acha ka ndị si n'akeekpe gbafee.
I am giving way for people on the left to drive pass.
Chaa n'ụzọ ka m gafere.
Chaa n'ụzọ ka m gafere.
Give way let me pass.
O buru na nwoke ahụ bịa ebe a, m ga-acha n'ụzọ ka o tie gị ihe.
O buru na nwoke ahụ bịa ebe a, m ga-acha n'ụzọ ka o tie gị ihe.
If that man comes here, i will give way for him to beat you.
chà
chà
Word | chà |
Definitions | Active verb 1.move aside, especially to give way |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
I ruo, ọ ga-acha n'ụzọ ka ị gafere.
I ruo, ọ ga-acha n'ụzọ ka ị gafere.
When you get there, he will move aside for you to pass.
Chaa n'ụzọ biko.
Chaa n'ụzọ biko.
Move aside please.
Ọ chara n'ụzọ ka m gafere.
Ọ chara n'ụzọ ka m gafere.
He moved aside for me to pass.
Ọ chọrọ ịcha n'ụzọ mgbe mgbọ tụrụ ya.
Ọ chọrọ ịcha n'ụzọ mgbe mgbọ tụrụ ya.
He wanted to move aside when he was hit by a bullet.
Onye na-egbo ọgụ na-acha n'ụzọ ma ọkpọ bịawa.
Onye na-egbo ọgụ na-acha n'ụzọ ma ọkpọ bịawa.
He that separates a fight moves aside when the blows starts coming.
Chere, m na-acha n'ụzọ.
Chere, m na-acha n'ụzọ.
Wait, I am moving by the side.
Chaa ka ha gafee.
Chaa ka ha gafee.
Move aside let them pass.