Nkọwa okwu logo
Beta

ögbákürünwókē

ọgbakụrụnwokē

Wordọgbakụrụnwokē
Definitions

Noun

1.centipede

Variationsọgbakụrụ nwokē
Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Ọgbakụrụnwokē na-asọ m oyi.

Ọgbakụrụnwokē na-asọ m oyi.

Centipede irritates me.

Ọgbakụrụnwokē na-enwe ọtụtụ ụkwụ.

Ọgbakụrụnwokē na-enwe ọtụtụ ụkwụ.

Centipede has many legs.

Ọgbakụrụnwokē gbara Ejimbe.

Ọgbakụrụnwokē gbara Ejimbe.

Centipede beat Ejimbe

Anyị hụrụ ọgbakụrụnwoke n'okpuru osisi.

Anyị hụrụ ọgbakụrụnwoke n'okpuru osisi.

We saw centipede under the log.

ágbákürünwókē

agbakụrụnwokē

Wordagbakụrụnwokē
Definitions

Noun

1.centipede

Variationsagba kụrụ nwokē
Related Term
Word Stem

Examples

A naghị eri agbakụrụnwoke eri.

A naghị eri agbakụrụnwoke eri.

Centipedes are not edible.

Ahụrụ m agbakụrụnwoke n'ime ụlọ

Ahụrụ m agbakụrụnwoke n'ime ụlọ

I saw centipede inside the house

Agbakụrụnwoke gbara ya n'ike.

Agbakụrụnwoke gbara ya n'ike.

A centipede stung him on the buttocks

O tinyere agbakụrụnwoke ahụ n'ọkụ.

O tinyere agbakụrụnwoke ahụ n'ọkụ.

He put the centipede inside the fire.

Egburu m agbakụrụnwoke.

Egburu m agbakụrụnwoke.

I killed centipede.

Achọghị m ịhụ agbakụrụnwoke ahụ.

Achọghị m ịhụ agbakụrụnwoke ahụ.

I do not want to see that centipede.

Ihe onyoonyo ahụ gosiri agbakụrụnwoke.

Ihe onyoonyo ahụ gosiri agbakụrụnwoke.

That movie showed a centipede.

Onye hapụrụ agbakụrụnwoke a?

Onye hapụrụ agbakụrụnwoke a?

Who left this centipede.

Ọ hụrụ agbakụrụnwoke n'uwe ya.

Ọ hụrụ agbakụrụnwoke n'uwe ya.

He saw centipede on his clothe.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.